Ije Ego Ije Ego

Ije Ego

    • £8.99
    • £8.99

Publisher Description

Akwụkwọ nkea bu maka ego. Edere m ya ka iwee gụa ya, were kwa ndumọdu di nime ya lụa ọlu. Ọchichọm bu ka inweta aku na uba ri nne. Ọbụrụ na ọbughi otua, agaghi m etufu ogem nihi na ogem bu ihe di oke ọnụ ahia.
Achọtara m, na oge mụ na gi di nkpumkpu n'elu ụwa. Oge nke na-agafe adighi aloghachi; nihi na ọpughi ilọghachi.
Ọbụ ihe kwesiri ekwesi ka iwere ogea di ntakiri lụa ọlụ diri gi bu ọlụ buru ibu, na ọlụ di itu-n'anya. Ọbụrụ na ipụghi ime otua, oge ahu bu nani ihe efu.
Ọbughi nzube m ka idọgbue onwe gi n'ọlụ n'efu. Ihe mwute ka ọbu na ọtụtụ mmadu bu ndi-oru n'ebe aku na ụba di. Tule okwua n'obi gi kwa ụbọchi, tumadu, n'ututu, mgbe itetara n'ụra. Tule ya n'oge ina-eje ilụrụ ndi-ọzọ ọlụ.

GENRE
Fiction & Literature
RELEASED
2011
18 May
LANGUAGE
EN
English
LENGTH
207
Pages
PUBLISHER
Xlibris
SIZE
1.3
MB
Uzo Uba Na Oganiru Uzo Uba Na Oganiru
2013
Heaven at War Heaven at War
2011